Amụrụ Eze Ụwa nile [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Amụrụ Eze Ụwa nile‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Amụrụ Eze Ụwa nile Lyrics
Chorus: Ye! Ye! Ye! Amụrụ eze nk’ụwa nile.
1. Bịanụ n’agbuke kelenụ Eze ụwa nile,
Bụ Jesu Kristi ogbenye na umeala.
2. Bịanụ n’agbuke, hulunụ Eze ụwa nile,
Bụ Jesu Kristi, ka enibelụ ya n’ahịhịa.
3. Bịanụ n’agbuke, yọbanụ Vejin Marịa,
Bụ nne nke Kristi onyinye umeala.
4. Bịanụ n’agbuke, solunụ Mary na Joseph,
Na ndị nche atụlụ, sekpuere ya.
5. Bịanụ n’agbuke, solunụ ndị nche atụlụ,
Nke Bethlehem sekpuere ya.
Other Igbo Advent/Christmas Hymns
- Amụrụ Eze Ụwa nile
- Amụrụ Nwata nke Chukwu
- Bịa kene Emmanuel
- Amụrụ Dinwenụ N’ụwa
- Bịa leta Anyị
- Bịanụ n’agbuke
- Bịanụ ndị kwelụnụ
- Onye Okike nke Kpakpando
- Si n’igwe bịa leta Anyị
- Tobenụ ihe Omimi a
- Tibenụ mkpu ọñụ n’ugwu Zion
- Ụbọchị Kristimas
- Che ntị ndị mmụọozi na-ekwe
- Kụa Mgbịrịgba Kristimas
- Ka amụrụ Jesu Eze anyị
- Kpakpando na-amụke
- Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ọñụ n’ebe nile na-amụrụ Kristi
- Werenụ ọñụ soro ndị Mmụọozi