Amụrụ Nwata nke Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Amụrụ Nwata nke Chukwu‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Amụrụ Nwata nke Chukwu Lyrics

Chorus: Amụrụ nwata nke Chukwu,

Kweenụ ukwe ube nke añụrị ya

Amụrụ Nwata nke Chukwu

Kweenụ ukwe maka n’obialụ.

1. Otelụ aka ndị amụma

Gwalụ anyị Nwa Chukwu ga-abịa.

Otelụ aka ndị amụma,

Gwalụ anyị oge nke Ọ ga-abịa.

2. Ụlọ anụ maka ebe obibi,

Ahịhịa maka imebe akwa:

Ụlọ anụ maka ebe obibi,

Bife Jesu nwelụ n’ụwa.

3. Marịa nọdebelụ Nwa Ya,

Kedụ añụlị Ọ na-añụlị

Marịa nọdebelụ Nwa Ya,

Ekene O Nne nke Jesu.

4. O Vejin Marịa dị asọ,

Ka Nwa Ị bili n’obi anyị,

O Vejin Marịa dị asọ,

Kubata anyị n’iru Nwa Ị.

Other Igbo Advent/Christmas Hymns

Other Catholic Hymns