Anyị abatago n’ụlọ Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị abatago n’ụlọ Chineke‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị abatago n’ụlọ Chineke Lyrics

Chorus:

Anyị abatago n’ụlọ Chineke

 Nke a bụ oge dịrị Osebụrụwa,

Nke anyị ji ehunyere ya aja

Nsọ inye ya nsọpụrụ ikele ya.

Ịyọ ya mgbaghara na ịnata grasịa

Site na Jesu Kristi.

1. Onye ọbụla were nwayọ kpụdebe

We’ronwe gị chee n’ ihu onye ker’ụwa,

Runyere ya ekele dịka aja nsọ

K’owee gọzikwa gị n’ ime ụlọ ya.

2. Bịanụ biko bata n’ ihu ya.

Were añụrị gbue ikpere n’ ime ụlọ ya

wedata onwe gị.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024