Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị Lyrics

Chorus:

Anyị abatago n’ụlọnsọ Gị. Chineke Nna doo,

nara ayịyọ anyị jiri bịa n’ihu Gị,

Lekwasị anyị anya n’adịghị ike nke ụmụ Gị,

mere anyị ebere Chineke Nna doo.

1. Nna biko nara arịrịọ anyị, nara ekpere anyị.

Obi umeala k’anyị jiri bịa n’ihu Gị.

2. Chineke ewezuga gị onweghị ihe mmadụ bụ,

Biko were ebere Gị nabata anyị n’ime ụlọ nsọ Gị.

3. Nyere anyị aka, gbaa anyị ume

k’anyị were obi umeala n’efe Gị.

4. Nna doo, Nna doo, Nna doo,

Obi umeala k’anyị jiri bịa n’ihu Gị. DC

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 26, 2024