Anyị Abịawo Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị Abịawo Chineke‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị Abịawo Chineke Lyrics (Key G)

/:m:s/f.f:f.r:t,/-:r:f/m.m:-.d/l,….

Anyị abịawo Chineke anyị abịawo Nna

Anyị abịaw’ikele Gị gọzie anyị Chukwu.

1. Bịanụ ụmụ Chineke k’anyị kelenụ Nna

bịanụ ndị kwere na ọkpara Jesu.

2. Toonụ Chineke Onye kele ụwa nile

toonụ Chineke Onye n’echekwa-ba ya.

3. Chukwu ebuka, Chukwu ebuka

ngọzi Ya karịrị akarị n’eb’anyị nọ.

Kele ya kele ya kelenụ Chukwu.

4. Gị bụ Nna nw’ekele anyị m’ụtụtụ m’ehihie

Gị bụ Nna nw’otito anyị ma mgbede m’anyasị.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 26, 2024