Anyị g’eje n’ihu Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị g’eje n’ihu Chukwu‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị g’eje n’ihu Chukwu Lyrics (Key C3/4)

d/m:-:s/d/:-:s/f:m:r/d:-:d:l/m:-:d.l/l:t.d/s:-:fe/s:-

1. Anyị g’eje n’ihu Chukwu.

Ịchụ aja dị otito,

Wee nata ngọzi n’aka ya,

Ndokwa Chukwu dịrị anyị.

2. Chukwu Nna onye kere mmadụ,

Nye uche, nye ya akọ,

mesiere zitere ya Jesu,

Okwu nke n’enye ndụ.

3. Onwere ịhụnanya ka nke a.

Na Chineke bịara n’ụwa.

Wee bụrụ mmadụ n’ihe nile.

Beere sọ na ime njọ!

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024