Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship composed by J. Madụ. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele Lyrics

s.s:m:s/d’.d’:-.t:l/s.:l.s:-.m/s:-:-

/d’.d’:d’.d’:t/l.r’:-.d’:t.l/s:-:-

Chorus:

Anyị g’eje n’ihu Chineke nye y’ekele

Ony’obiọma Ya n’enweghị ube (2x)

Anyị g’eji nnukwu Aja, nke Missa too Ya.

Wee rịọkwa Ya mgbaghara njọ.

s.s:m:s/d’.d’:-.t:l/s.d’:-.t:l/s:-l:-/s:-:-//

1. Anyị g’eje n’ihu Chineke onye ker’ụwa nile

s.s:m:f/s:s.f:-.m/m:f.f:f/r:-.f:-/m:-:-

Refrain: Anyị g’eje gbuoro Ya ikpere kpọọ isi ala nye Ya.

2. Anyị g’eje n’ihu Chineke onye ker’akụ n’ụba nile, Ref.

3. Anyị g’eje n’ihu Chineke onye ker’ụwa chọọ ya mma. Ref.

4. Anyị g’eje n’ihu Chineke, onye kere mmadụ nye y’uche nye y’akọ, nyekwa ya ọgụgụ isi Ref.

5. Anyị g’eje n’ihu Chineke onye k’erụwa chọọ ya mma nye ya mmadụ. Ref

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 26, 2024