Anyị na-ekene gị Virgin Maria [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Anyị na-ekene gị Virgin Maria‘ is one of the popular Igbo Marian hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Anyị na-ekene gị Virgin Maria Lyrics
s,:-:m:r/d:-:s,:-/l,:d:t,:l,/l,:-:s,:-/l,:-:t,
/d:-:r:-/m:m:r:d/r:-:-:-/s,::m:r/d::s:-
/l,:d:t,:l,/l,:-:s,:-/s:-:m:d/f:-:m:-/m:d:r:t,/d:-:-:-/-://
1. Anyị na-ekene gị Virgin Maria
Nne nke Chukwu, Nwanyị bụ sọ mma.
Oge nile k’anyị n’agbakwute Gị,
O Nne, neta anya na mkpa nke ụmụ gị.
:m:m:/r:-:r:-/:r:r:r/m:-:m:-/s:-
:m:d/f:-:m:-/m:d:rt,/d:-:-:-//
Chorus: O Nne neta anya, O nne neta anya, O nne neta anya na mkpa nke ụmụ gị.
2. Anyị na akwado maka Misa dị asọ,
Anyị chọrọ obi dị ọcha,
Anyị chọkwuru okwukwe na ịhụnanya
O Nne neta anya na mkpa nke ụmụ gị.
3. Anyị na-arịọ gị ka Ị bịa nọnyere anyị,
Ka I si kwụrụ n’akụkụ Jesu,
Nara onyinye anyị, were ya nye Chukwu,
O Nne neta anya na mkpa nke ụmụ gị.
4. Ọbụ na Missa k’anyị na-eriju afọ
N’achịcha nke si n’eligwe bịa,
Nke na-enye mmadụ ike na ndụ Ebebe,
O Nne neta anya na mkpa nke ụmụ gị.
5. Ka Dinwenụ anyị n’ime nnukwu ahụhụ,
Zọtara anyị n’ugwu Kalvary,
Ọ gwalụ Nne Ya k’onene Ya anya
O nne, neta anya na mkpa nke ụmụ gị.
Other Igbo Marian Hymns
- Obi nsọ Marịa kasị ịfụnanya
- Anyị na-ekene gị Virgin Maria
- Ekele Marịa
- Ezenwanyị Virgin Marịa
- Joseph di Marịa na Onye nche Jesu
- Kelenụ Marịa n’ihina ọ na-enye ezi ihe
- Marịa Ezenwanyị nke May
- Mary Nne anyị Mary eh
- Ñụrịba Ezenwanyị nke eluigwe
- Ñụrịba Marịa n’eluigwe
- Ekele nne Dinwenụ anyị
- Ihe añụrị n’elu ụwa nke a
- Ihe nke Kpakpando
- Marịa ka I cheta anyị n’ikpere ohimiri
- Marịa echekwube m n’inye aka nke Gị
- O Marịa na-enweghị njọ
- Chetakene O Marịa
- Ekene nne Anyị
- O Marịa Nne nke Jesu
- Ada nke Nna
- Nne Dinwenụ anyị
- O kpakpando nke Igwe
- Ezigbo di Marịa
- Ezi Nne nke Chukwu
- Ezigbo Nne nke Dinwenụ anyị
- Nyelụ m aka O Marịa
- Otito ebebe dịrị Nne Anyị