Batawanụ N’oge Ahụ Erugo [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Batawanụ N’oge Ahụ Erugo‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Batawanụ N’oge Ahụ Erugo Lyrics

Chorus:

Batawanụ n’oge ahụ erugo,

Batawanụ n’ụlọ nsọ nke Chukwu.

1. Batawanụ ụmụ Chineke

Batawanụ n’oge akaraka erugo.

2. Batawanụ k’anyị fee Chukwu

Batawanụ k’anyị bunye ya ofufe kwesịrị Ya.

3. Batawanụ k’anyị bunye Y’otito

bịanụ kelee Chineke na Ọne’mere gị mma.

4. Burunụ mkpa gị nile bute n’ihu Chineke.

Kọsara Ya mkpa gị o! n’ihi n’ọbụ Nna gị o!.

5. Burunụ ọrịa gị nile butere Chineke

Ihe nile ahụ bụ mkpa gị gwa ya Chineke.

6. Batawanụ nwanne n’ọbụ n’ụlọ Nna gị o

Were añụrị batawa k’anyị kele Chineke.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 26, 2024