Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị Lyrics
d:s,:d/m:-:m.f/f:r:t,/d:-:-/m:s:s.f/m.d:m:-/l,.l,:d:-/
t,.t,:r:-/d.d:m:r.l,/d:-:-/m.s:s:f/t,.r:r:d/d:s,:m/r:r:l,/
d:-.t,:-/s,:d:m/m:-.t,:-/-:-:d/d:-:-/-://
Chorus: Mmụọ Nsọ bịa kpalite obi ụmụ gị, si n’eligwe zidata onyinye íhé gị onyinye asaa gị. Mụnye ọkụ nke ịhụnanya gị n’obi ndị kwere na trinity atọ n’otu Chukwu.
1. Bịa o Mmụọ Nsọ bịa Mmụọ Nsọ mụnye ọkụ n’obi ndị dara ada n’okwukwe, bịa o bịa chụsasịa ọchịchịrị nke gbachiri obi ha.
2. Ihe efu ka mmadụ bụ Nna ọ bụrụ n’onyinye gị apụgo n’ime mmadụ Nna biko biko anapụna m mmụọ nke n’enye amamihe.
3. N’ụbọchị Pentecọst ka Chukwu Mmụọ Nsọ nyere anyị onyinye amamihe, nghọta, na alo iji mata ihe omimi nke dị na trinity.
4. Ọbịbịago dịka nduru bụ ọbịbịa udo na ịhụnanya bịa bịa nọnyere anyị rue mgbe oge ga-agwụ.
Other Igbo Easter Hymns
- Kristi Ebilitewo
- Ụnụ Ncha bụ ndị Kwerenụ
- Bịa Mmụọ Nsọ bịa bịa biri n’obi m
- Bịa Mmụọ Nsọ Kpalite obi ụmụ Gị
- Jesu Kristi Bilitenụ
- Ka Anyị Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ
- Ka Anyị Ñurịa Okwukwe Anyị Enwego isi
- Onye bi n’igwe Mee Ebere
- Kristi Kulitere n’ọnwụ
- Bịa O Mmụọ Kachasị Nsọ
- Chukwu Mmụọ Nsọ Onye Okike
- Chukwu Mmụọ Nsọ onye kere ndụ nile
- Chukwu Mmụọ Nsọ bịa leta Anyị
- Ụwa nile Goribe
- Ụwa nile Ñụrịa
- Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo
- Ñụrịanụ Kristi Ebilitego