Bịa Onyenwe M [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịa Onyenwe M‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịa Onyenwe M Lyrics (Key G34)
s,/d:-.m:m/r:-:s,/r:-f:f/m:–
m.m:-s:s/f.f:-l,:-/d.m:-t:r/d —
Chorus:
Bịa Onye nwe m bịa Chukwu mo bịa
Onye ker’ụwa Nna zọpụta moo.
1. K’mgbe m nọ n’ahụhụ,
atụkwasara m Gị obi sọ Gị bụ Onye g’azọm
Nna bịa biko nyerem’aka.
2. Ndị enyim agbasala ụmụ nne m
Agbaghapụwom e wo nanị Gị bụ ezigbo enyi m nwere
Dinwenụ echezọkwana mo.
3. Bass: Ọgụ m na-anụ bụ nke ajọ mmụọ
aga m emeri ha site n’enyemaka Gị Chineke mo
bịa nyerem aka.
4. Chineke bịa bịa zọpụta nwa Gị
meere m amara ezi Chineke
Nna kamkwụdosike n’ebe Ị nọ.
Other Igbo Entrance Hymns
- Ana m Arịọ Onye Kere Mụ
- Anyị Abịawo Chineke
- Anyị ga-eje N’iru Jesu
- Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele
- Anyị Etobe Gị
- Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị
- Anyị g’eje n’ihu Chukwu
- Anyị abatago n’ụlọ Chineke
- Anyị abịawo Nna n’ihu Gị
- Bịanụ Bịanụ Ụmụ Chineke
- Bịa Chineke doo biko bịa zanụ nwa Gị
- Bịanụ kelee Eze nke Igwe
- Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ
- Bilienụ Kwebenụ Ukwe Añụrị
- Bịa Mmụọ Nsọ
- Bịanụ K’anyị Kele Chukwu
- Bịanụ K’anyị Kelee Chineke Nna
- Bịanụ K’anyị Kelee Chukwu
- Bịanụ Ndị Enyi M Niile
- Bịa Onyenwe M
- Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke
- Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya
- Batawanụ N’oge Ahụ Erugo
- Chineke nke Eligwe
- Chineke Nna, Anyị Abịa Tata
- Chetanụ Chineke
- Chukwu Leemụ na be Gị
- Chukwu nwe Uwa
- Dinwenụ anyị bụ Eze
- Eze Igwe Chukwu meghere anyị ụzọ nk’igwe
- Gị bụ Chukwu, Gị kere Mmadụ nile
- Hosanna dịrị Onyenwe m
- Jesike bịa soro Chukwu
- Jesu Kristi Isi Dị Asọ
- Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ
- Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị
- K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike
- K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu
- K’anyị nye Chukwu Otito
- K’anyị nile Zukọọ tata
- Lee m Chineke
- Lee m lee m Dinwenụ
- Lee Nnukwu Ụkọchukwu
- Mmadụ nile ndị bi N’ụwa
- Ñụrịbanụ Ọñụ K’anyị Goribenụ
- Ngọzi dịrị Chineke
- Nyenụ Chukwu Otito
- Ndị Bịara Ụka Ga-anata Ngọzi
- Ndị otu Chukwu nile
- O Chukwu Chedo anyị
- Onye Mmehie Kulie
- Onye bụ Eze nke Ebube
- Oge Erugo
- O Onyenwe m Ị dị mma dịkwa Mgbaghara
- Sọ Gị kam ga-eso
- Tobenụ Chineke
- Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya
- Ụmụ nke Chukwu, Bịanụ k’anyị kelee