Bịanụ K’anyị Kele Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịanụ K’anyị Kele Chukwu‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịanụ K’anyị Kele Chukwu Lyrics

Chorus:

Bịanụ bịanụ bịanụ k’anyị kelee Chukwu

Bịanụ k’anyị sekpuere Chukwu ker’anyị.

1. Ụmụnna na Chukwu Kristi, Dinwenụ Chukwu

n’akpọ anyị n’ụlọ ya. (Bịanụ)

2. Chukwu nwere ndidi, Chukwu obi ọcha

ụmụ gị n’akụ aka anyị abịarugo (Bịanụ).

3. Chukwu ụmụ ogbenye,

Chukwu dị ngọzi lekwa ụmụ gị n’akụ aka (Bịanụ).

4. Chineke lee ikpere, lee isi ala

Nara ekele ụmụ gị n’enye Gị (Bịanụ).

5. Chineke abụ ekele k’anyị butere Gị

ngọzi dịrị Gị, Nwa na Mmụọ Nsọ (Bịanụ).

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 26, 2024