Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ Lyrics

m,:f,:r,:-/r,.s,:-s,:m,:/m,:-.r,:m,:d/r,:-:r,:-:r,:s,:-

1. Bịanụ k’anyị tikusie Chineke mkpuọñụ

k’anyị tikusie oke nkume nke nzọpụta anyị mkpu ọñụ ike.

Ant: N’ihina Chineke ukwu ka Chineke bụ

Ọbụkwa eze ukwu na-achị chi nile (ọbụkwa eze ukwu)

Ọbụkwa eze ukwu na-achị chị nile.

2. K’anyị we’ekele bịa n’iru ya

K’anyị wer’abụọma tikusie ya mkpu ọñụ ike.

3. Ony’ebe nile nke michasir’emi nk’ụwa dị n’aka Ya

Ebe dịchas’elu nk’ugwu nile bụkwa nke Ya.

4. Onye nwer’okosimiri Y’onwe Ya mekwara ya

A……………ala okoro.

5. Bịanụ k’anyị kpọ isi ala rurukwaa ala

K’anyị gbue ikpere n’ala n’iru Chineke onye mewor’anyị.

6. N’ihi na y’onwe ya bụ Chinek’anyị

Anyị onw’anyị bụkwa ndị ọ n’azụ dị ka atụrụ

bụrụkw’igwe atụrụ nke aka ya.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024