Bịanụ Ndị Enyi M Niile [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịanụ Ndị Enyi M Niile‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịanụ Ndị Enyi M Niile Lyrics (Key A24)
d:m/m:r.l,/d:t,/-:-
r:f/f:m.t,/r:d/:-:/d:m/m.s:f.m/
r:l,/:d.l,/s,:-/-.s,:l,.t,/d:-/
1. Bịanụ ndị enyi nile
Bịanụ ụmụ Chineke
Bịa k’anyị nile were otu olu
Dị elu too Chineke anyị
Ọ bụ ya kere mmadụ
Mekwa y’isi nk’okike
Yabụ k’anyị nile were obi zur’oke too Chukwu
Biko were ọñụ toonụ Chukwu,
toonụ Chukwu, toonụ Chukwu,
Biko wer’ọñụ toonụ Chukwu,
Si Chineke Ọ bụ Chukwu n’ezie.
Chorus:
(N’ezie) Ọ bụ Chukwu n’ezie Ọ bụ Chukwu n’ezie onye kere ụwa n’igwe
Biko were ọñụ toonụ Chukwu sị Chineke Ọ bụ Chukwu n’ezie.
2. Chineke kere ụwa,
Nara otito ụmụ Gị
Nke ha ji obi nke ekele
Na-eto gị n’ebe a n’ebe nile
Ọ bụ Gị nwe otito anyị
Ngọzi gị bụkwa nke anyị
Mkpa na nsogbu nile nke obi
Gị ga egboro anyị ha nile
Biko were ọñụ jaanụ Chukwu
Jaanụ Chukwu jaanụ Chukwu
Biko were ọñụ jaanụ Chukwu
Sị Chineke Ọ bụ Chukwu n’ezie.
3. Otito na nsọpụrụ
Dịrị Eze anyị Jesu
Nke ji ọbara dị oke ọnụ
Gbapụta anyị n’ugwu Calvary
Ịbụ Nwa nke Chineke
Bụrụkwa nwa nke Mary
Nwa nke Chukwu Nwa nke mmadụ
Otitio nile dịrị Gị
Biko were ọñụ feenụ Chukwu
feenụ Chukwu, feenụ Chukwu,
Biko were ọñụ feenụ Chukwu sị
Chineke Ọ bụ Chukwu n’ezie.
Other Igbo Entrance Hymns
- Ana m Arịọ Onye Kere Mụ
- Anyị Abịawo Chineke
- Anyị ga-eje N’iru Jesu
- Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele
- Anyị Etobe Gị
- Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị
- Anyị g’eje n’ihu Chukwu
- Anyị abatago n’ụlọ Chineke
- Anyị abịawo Nna n’ihu Gị
- Bịanụ Bịanụ Ụmụ Chineke
- Bịa Chineke doo biko bịa zanụ nwa Gị
- Bịanụ kelee Eze nke Igwe
- Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ
- Bilienụ Kwebenụ Ukwe Añụrị
- Bịa Mmụọ Nsọ
- Bịanụ K’anyị Kele Chukwu
- Bịanụ K’anyị Kelee Chineke Nna
- Bịanụ K’anyị Kelee Chukwu
- Bịanụ Ndị Enyi M Niile
- Bịa Onyenwe M
- Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke
- Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya
- Batawanụ N’oge Ahụ Erugo
- Chineke nke Eligwe
- Chineke Nna, Anyị Abịa Tata
- Chetanụ Chineke
- Chukwu Leemụ na be Gị
- Chukwu nwe Uwa
- Dinwenụ anyị bụ Eze
- Eze Igwe Chukwu meghere anyị ụzọ nk’igwe
- Gị bụ Chukwu, Gị kere Mmadụ nile
- Hosanna dịrị Onyenwe m
- Jesike bịa soro Chukwu
- Jesu Kristi Isi Dị Asọ
- Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ
- Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị
- K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike
- K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu
- K’anyị nye Chukwu Otito
- K’anyị nile Zukọọ tata
- Lee m Chineke
- Lee m lee m Dinwenụ
- Lee Nnukwu Ụkọchukwu
- Mmadụ nile ndị bi N’ụwa
- Ñụrịbanụ Ọñụ K’anyị Goribenụ
- Ngọzi dịrị Chineke
- Nyenụ Chukwu Otito
- Ndị Bịara Ụka Ga-anata Ngọzi
- Ndị otu Chukwu nile
- O Chukwu Chedo anyị
- Onye Mmehie Kulie
- Onye bụ Eze nke Ebube
- Oge Erugo
- O Onyenwe m Ị dị mma dịkwa Mgbaghara
- Sọ Gị kam ga-eso
- Tobenụ Chineke
- Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya
- Ụmụ nke Chukwu, Bịanụ k’anyị kelee