Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya Lyrics (Key C24)

:d.s/l.s:m/s.s’s/f:m/f/f:r/d.m:m/s.s:s/f:m

1. Bịanụ n’ụlọ nsọ k’anyị jee too ya

K’anyị toonụ Chukwu

K’anyị jee too ya k’anyi toonụ Chukwu

k’anyị jee too Ya

Onye ker’ụwa nile k’anyị jee too Ya.

2. Chukwu kere’anyị

K’anyị jee too Ya

Anyị ekele Gị

K’anyị jee too Ya

Chukwu igwe ndị agha

K’anyị jee too Ya

Onye ker’ụwa nile

K’anyị jee to Ya.

3. Bass: Kristi bụ Eze ma n’eligwe ma n’elu ụwa.

Toonụ Kristi Alleluia n’eligwe.

Cantors: Toonụ Kristi Alleluia

n’eluwa Toonụ Kristi

Onyenweanyị bụ Chukwu

Onye ker’ụwa nile k’anyị jee too ya.

4. Bass only: Ọ bụ onye ọma,

All: K’anyị jee too Ya

Eze dị ebube

K’anyị jee too Ya

Onye kere anyị

K’anyị jee too Ya

Onye ker’ụwa nile

K’anyị jee too Ya.

5. All: K’anyị jenụ kele Chukwu

Chukwu n’onunu nsọ Onye oghugbo anyị anyị ekele Gị Nna.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 26, 2024