Chetanụ Chineke [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chetanụ Chineke‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chetanụ Chineke Lyrics
1. Chetanụ Chineke Nna Chukwu,
Chukwu Nna
Chetanụ onye ker’ụwa Chukwu,
Chukwu Nna
Tinye uche gị nile n’ekpere
Ọ ga-enye gị Ihe nile ịyọlụ ya n’ụwa.
Chorus:
Chineke Onyenweanyị Chukwu
Bịa nụlụ onu anyị bụ ụmụ gị nọ n’ụwa ji akpọku gị
Biko Nna bịa k’igboro anyị mkpa nke dịlị anyị n’ofu n’ofu,
Biko nwanne M kwere na Chukwu kwụdosie ike, ọ na achọ
ndị kwere na ya ezie n’al’ eze ya, n’ihi n’ ala eze
Nna ga-adị mgbe ebighịebi, Ọ na-eche ndị kwere na ya ezie.
2. Mgbe ọbụna iji nọ n’ahụhụ
Chetakwa
N’ịga enwe obi nke dịka okwute
Mak’ihi na,
Ọbụ ọnwụnwa nke Chukwu nyere gị k’owee
Mara ihe bụ uche gị n’ebe Ọ nọ..
3. Ma ngị cheta na Chukwu
Nna bụ eze nk’ihe nile ọmazugo
ihe anyị bu n’uche maka ihi ya
Anyị g’ayọba ya ayịyọ k’owee
Gbaghar’anyị n’ihi n’anyị bụ ndị mmehie.
Other Igbo Entrance Hymns
- Ana m Arịọ Onye Kere Mụ
- Anyị Abịawo Chineke
- Anyị ga-eje N’iru Jesu
- Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele
- Anyị Etobe Gị
- Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị
- Anyị g’eje n’ihu Chukwu
- Anyị abatago n’ụlọ Chineke
- Anyị abịawo Nna n’ihu Gị
- Bịanụ Bịanụ Ụmụ Chineke
- Bịa Chineke doo biko bịa zanụ nwa Gị
- Bịanụ kelee Eze nke Igwe
- Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ
- Bilienụ Kwebenụ Ukwe Añụrị
- Bịa Mmụọ Nsọ
- Bịanụ K’anyị Kele Chukwu
- Bịanụ K’anyị Kelee Chineke Nna
- Bịanụ K’anyị Kelee Chukwu
- Bịanụ Ndị Enyi M Niile
- Bịa Onyenwe M
- Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke
- Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya
- Batawanụ N’oge Ahụ Erugo
- Chineke nke Eligwe
- Chineke Nna, Anyị Abịa Tata
- Chetanụ Chineke
- Chukwu Leemụ na be Gị
- Chukwu nwe Uwa
- Dinwenụ anyị bụ Eze
- Eze Igwe Chukwu meghere anyị ụzọ nk’igwe
- Gị bụ Chukwu, Gị kere Mmadụ nile
- Hosanna dịrị Onyenwe m
- Jesike bịa soro Chukwu
- Jesu Kristi Isi Dị Asọ
- Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ
- Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị
- K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike
- K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu
- K’anyị nye Chukwu Otito
- K’anyị nile Zukọọ tata
- Lee m Chineke
- Lee m lee m Dinwenụ
- Lee Nnukwu Ụkọchukwu
- Mmadụ nile ndị bi N’ụwa
- Ñụrịbanụ Ọñụ K’anyị Goribenụ
- Ngọzi dịrị Chineke
- Nyenụ Chukwu Otito
- Ndị Bịara Ụka Ga-anata Ngọzi
- Ndị otu Chukwu nile
- O Chukwu Chedo anyị
- Onye Mmehie Kulie
- Onye bụ Eze nke Ebube
- Oge Erugo
- O Onyenwe m Ị dị mma dịkwa Mgbaghara
- Sọ Gị kam ga-eso
- Tobenụ Chineke
- Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya
- Ụmụ nke Chukwu, Bịanụ k’anyị kelee