Chineke Nna, Anyị Abịa Tata [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chineke Nna, Anyị Abịa Tata‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chineke Nna, Anyị Abịa Tata Lyrics (Key C24)

d.I:s/m:-.s/d’,s:l.l/f:-/l.s:-

.s/m:f.r/m:-.d/l:l/s.m:-.d/r:f/m:-

Chorus:

Chineke Nna, anyị abịa tata ịkpọ isiala n’ekele, n’ekele;

wetara anyị ndụ nke si n’igwe.

1. Ọ bụ okwu Gị kere ndụ nile

ka mmadụ nile nye Gị ekele.

2. Bịanụ n’ihu Ya, ụnụ ndị nke Ya

K’ọgbaghara ụnụ, k’o wee nar’ụnụ.

3. Toonụ ọlụ Ya, toonụ ebube Ya ka Onye ụnụ ahụ ike,

ka onye ụnụ udo.

4. Ị bụ eziokwu, Ị bụ sọ otito,

Onye dị nwayọọ, Onye dị ebere.

5. Toonụ Chukwu Nna, toonụ Chukwu Nwa

ka Mmụọ Nsọ wee bịa biri n’obi ụnụ.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 26, 2024