Chukwu Leemụ na be Gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu leemụ na be gị‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship composed by Ume George Franklin. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu leemụ na be gị Lyrics

Chorus:

Chukwu leemụ na be gị,

abịala m inye gị ekele ma nara ngọzi.

1. Ekele ọma ka m ga-enye

n’ime ụlọ nsọ Chukwu

otito ọma ka m ga-enye gị

maka n’ọbụ gị kere anyị (kelenụ ya)

2. Batanụ ka anyị kpọọ isiala nye ya

Maka n’ọna emere gị mma

Ka anyị gbuo ikpere n’ihu ya

Were nara amara ya (kelenụ ya)

3. Ma kedụ onye nwere ike ịbịa

Were nara amara n’ihu chukwu

Ọ bụ onye dị umeala

Na onye nwere obi ọcha (kelenụ ya).

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024