Ekene nne Anyị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ekene nne Anyị‘ is one of the popular Igbo Marian hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ekene nne Anyị Lyrics
1. Ekene nne anyị o ekene, ekele
Nne nke ọra nile,
Ekene nne dị obi ọma,
Nne biko, nara ekele ụmụ gị.
Chorus: Nne, Nne anyị ọma, ezi Nne,
Rịọtara anyị Chukwu,
Nne Nne dị asọ biko Virgin Marịa dị ngọzi mee
Ka anyị bụrụ ezigbo Nne n’ezi n’ụlọ anyị. DC.
2. Ọnụ ụzọ nke eluigwe ndị nsọ nọrubere gị,
Maka ihi nnukwu elele Ị natara n’aka Chukwu,
Ya ka anyị ji arịọ O nne dị afọma
Rịọtara anyị amara ịbụ ezigbo Nne
Ka anyị wee rue n’igwe.
Other Igbo Marian Hymns
- Obi nsọ Marịa kasị ịfụnanya
- Anyị na-ekene gị Virgin Maria
- Ekele Marịa
- Ezenwanyị Virgin Marịa
- Joseph di Marịa na Onye nche Jesu
- Kelenụ Marịa n’ihina ọ na-enye ezi ihe
- Marịa Ezenwanyị nke May
- Mary Nne anyị Mary eh
- Ñụrịba Ezenwanyị nke eluigwe
- Ñụrịba Marịa n’eluigwe
- Ekele nne Dinwenụ anyị
- Ihe añụrị n’elu ụwa nke a
- Ihe nke Kpakpando
- Marịa ka I cheta anyị n’ikpere ohimiri
- Marịa echekwube m n’inye aka nke Gị
- O Marịa na-enweghị njọ
- Chetakene O Marịa
- Ekene nne Anyị
- O Marịa Nne nke Jesu
- Ada nke Nna
- Nne Dinwenụ anyị
- O kpakpando nke Igwe
- Ezigbo di Marịa
- Ezi Nne nke Chukwu
- Ezigbo Nne nke Dinwenụ anyị
- Nyelụ m aka O Marịa
- Otito ebebe dịrị Nne Anyị