Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Ụka nke mbụ n’Oge Adventi

UKWE MBATA – Abụọma 24:1-3Chineke m, ebulitere m Gị mmụọ m elu. Atụkwasara m Gị obi. E kwela ka ihere mee m. E kwela ka ndị iro m chịgbuo m n’ọchị, maka na enweghị onye na-eche Gị ihere na-emegbu.A naghị ekpe “Otito dịrị Chineke…”EKPERE MMEGHEKa anyị rịo arịrịọ(Ka ọbịbịa Kristi na-anụ anyị ọkụ n’obi)Chetụ ntakịrị … Continue reading Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Ụka nke mbụ n’Oge Adventi