Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Ụka nke Mbụ n’oge Adventi

EKPERE NHUNYEOnyenweanyị, biko nara onyinye ndị a, anyị sitere n’ihe ọma nile I nyere anyị were na-ebutere Gị. Otu I si eme ka ofufe anyị na-efe Gị n’elu ụwa a na-adị ire, meekwa ka anyị nweta ụgwọ nke nzọpụta ebighi ebi. Site na Kristi Dinwenụ anyị.UKWE ORIRI NSỌ – Abụọma 84:13Onyenweanyị ga-eme ka onyinye Ya … Continue reading Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Ụka nke Mbụ n’oge Adventi