Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel

Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel
Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel

EKPERE NHUNYE

Dinwenụ, site n’ije ozi nke ndị mmụọozi Gị, mee ka aja otito anyị bịaruo n’ihu ebube eze Gị.

Anyị na-arịọ ka o kwesi na ị ga anara ya, ka ọ bụrụkwa ihe enyemaka maka nzọpụta anyị. Site …

UKWE ORIRI NSỌ          Abụọma 138:1

E ji m obi m niile na-ekele Gị Onyenweanyị; n’ihu ndị Mmụọọma niile aga m ekwere Gị ukwe.

EKPERE A NATACHAA ORIRI NSỌ

Dinwenụ, chee ntị n’ekpere ndị ahụ I nyere ndụ ọhụrụ site na achịcha nke ndụ. Ebe emegoro ka anyị gbasie ike site n’obisiike nke ọ na-enye,

nakwa site na nchedo nke ndị mmụọozi, mee ka anyị na-aga n’ihu n’ụzọ nke nzọpụta. Anyị na-arịọ …

Catholic Lector
Catholic Lector is the founder of Catholic Lectionary. He is a passionate Writer, a Web Developer, a Computer expert and a part-time Blogger who loves to write a lot of contents on Catholicism in his free time. He is also the co-founder of the price review website: https://jumiaprice.com; where he shares a lot of product price contents.
error: Alert: Content is protected !!

Receive Daily Mass Readings and Reflections via Email

You have successfully subscribed to the newsletter

There was an error while trying to send your request. Please try again.

Catholic Lectionary will use the information you provide on this form to be in touch with you and to provide updates and marketing.