The Glorious Mysteries of the Rosary in Igbo [Full List]

Here are the Glorious Mysteries of the Rosary in Igbo. The Rosary prayer is recommended to be said daily by every Catholic faithful.

NOTE: The Glorious Mysteries are said on Wednesdays, Sundays & all other Sundays of the Year.

IFE OMIMI NKE OTITO

1. Dinwenụ anyị Jesu Kristi,

Meriri ọnwụ n’otito,

O si n’ọnwụ bilite ọzọ,

N’ụbọsị nk’ịtọ.

 Eze anyị…

2. K’olulu ịrapụ ụwa,

Jesu welụ otito nke Ya,

Rọgolụ na-alaeze eligwe,

Were nọdụ n’aka nri Nna.

Eze anyị…

3. Ka anyị lo ka Chukwu Mmụọ-Nsọ,

Si dakwasị ndị oziọma,

Na-akuzili fa ife nzizo,

Ka Jesu si kwe na nkwa.

Eze anyị…

4. Marịa si n’ụwa niri,

Jekwulu Nwa ya Jesu

Igwe nke ndị Mmụọ-ọma dulu ya

Ka ọ batara n’eligwe.

Eze anyị…

5. Atọ n’ime ofu dị ngọzi,

Kpubere Marịa okpu,

Ka ọ bụrụ eze nke ndị mmụọma,

Ma nke anyị n’ụwa ebebe.

Eze anyị…

Other Mysteries of the Holy Rosary in Igbo

Categorized in:

Catholic Prayers,