Hosanna dịrị Onyenwe m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Hosanna dịrị Onyenwe m‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship composed by S. Azụka. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Hosanna dịrị Onyenwe m Lyrics (Key F3/4)

s/s:-:f/m:-:d/r:d:l,/s:-:f/f:-

:m / r :-:s,/l,:t: d / d :-:m/m:-

:r /d:-: d / d : t ,:l, /s,:s,: r /l ,:- : t,/ d :-://

Chorus:

Hosanna dịrị Onyenwe m

Nwa nke Chukwu achịcha ndị ọma

Hosana dịrị onye nwe anyị Kristi nke anyị.

s,/d:-:m/s:-:l/f:-:s/m:-:s,/d:-:r/m:-:r/l:-:t,/d:-//

1. Bịanụ nụrụ ụnụ nile

Ndị n’atụ Chukwu egwu.

2. Kristi anyị ekele gị

O Nna nwe anyị gọzie anyị.

3. Ọ zọtara ndị n’anwụ anwụ

O nyere ha ahụ ike

4. O siri n’eligwe bịa n’ụwa

Ka owee bụrụ achịcha ndụ anyị.

5. Biko biri n’ime obi M,

Ka M wee ghara ịdaba na njọ.

6. Otito dịrị Nna na Nwa Ya

na Mmụọ Nsọ n’ụwatụwa.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024