Igbo Mass Readings for Saturday after Epiphany (Satode na-eso Epifani)

EKPERE MMEGHEChineke nna anyį, site na Nwa Gi I meela anyi ndi amughariri ohuru. Nwa Gį ketara oke n’ahu anyi biakwa buru otuonye n’ime anyi. Site n’enyemaka Ya, mee ka anyį na-adiwanye ka Ya. Site na Dinwenu anyi Jesu Kristi … Ihe Ogugu nke mbu: 5:14-21Ihe ogugu ewetara n’Akwukwoozi Jon nke mbu Nke a bu … Read more

Igbo Mass Readings for Thursday after Epiphany (Toozde na-eso Epifani)

EKPERE MMEGHEChineke Nna anyi, site na Kristi Nwa Gi, olileanya nke ndu ebighi abiakwutela uwa. Nye anyi ihè nke okwukwe, ka anyi were na-ekwuputa Ya oge niile dika Onye Nzoputa anyi, were bata n’otito nke alaeze Ya. Site na Dinwenu anyį Jesu Kristi … Ihe Ogugu nke mbu: 4:19-21. 5:1-4Ihe ogugu ewetara n’Akwukwoozi mbu nke … Read more

Igbo Mass Readings for Wednesday after Epiphany (Wednezde na-eso Epifani)

EKPERE MMEGHEChineke, Onye bu ihè mba niile, nye anyi anuri nke udo di ebighi ebi, ma tinyekwa n’ime anyi ihè Gi dika I siri tinyekwa n’obi ndi nna-nna anyi ha. Site na Dinwenu anyi Jesu Kristi … Ihe Ogugu nke mbu: 4:11-18Ihe ogugu ewetara n’Akwukwoozi mbu nke Jon: Ndi m huru n’anya, ebe o bu … Read more

Igbo Mass Readings for Tuesday after Epiphany (Tuezde na-eso Epifani)

EKPERE MMEGHENna, Nwa Gi biara dika dika anyį mgbe O gosiputara onwe Ya n’udi anyį. Nyere anyį aka ka anyį na-adiwanye ka Ya. Site na Dinwenu anyi Jesu Kristi … Ihe Ogugu nke mbu: 4:7-10Ihe ogugu ewetara n’Akwukwoozi mbu nke Jon Ndi m huru n’anya, ka anyi huritanu onwe anyi n’anya, n’ihina ihunaanya si na … Read more

Igbo Mass Readings for Monday after Epiphany (Monde na-eso Epifani )

EKPERE MMEGHEDinwenu, mee ka ihè nke otito Gį na-achawaputa n’etiti anyi, duru anyi gafere n’ochichiri uwa nke a, ma dubata anyi n’ihè anuri n’ulo anyi di ebighị ebi. Site na Dinwenu anyį Jesu Kristi … Ihe Ogugu nke mbu: 3:22-24. 4:1-60Ihe ogugu ewetara n’Akwukwoozi Jon nke mbu Anyi na anata n’aka ya, ihe obula anyi … Read more

error: Alert: Content is protected !!