Tọọzde Izuụka nke Atọ n’Oge Adventi

TỌỌZDE IZUỤKA NKE ATỌ N’OGE OLILE ANYA ONYE NZỌPỤTAEKPERE MMEGHEDinwenụ, njọ anyị na-ewetara anyị iwe na ọnụma. Nụrụ arịrịọ anyị na-arịọ ka inye anyị nkwụdosiike na ike. Mee ka ọbịbịa nke Nwa Gị wetara anyị añụrị nke nzọpụta. Site na Dinwenụ anyị Jesu Kristi ..Ihe Ọgụgụ nke mbụ – 54:1-10Ihe ọgụgụ ewetara n’akwụkwọ onye amụma … Read more

Igbo Mass Readings for December 7 2021

TUEZDE IZUỤKA NKE ABỤỌ N’ OGE OLILE ANYA ONYE NZỌPỤTAEKPERE MMEGHEChineke ji ike niile, nyere anyị aka ịdị na-enwe olileanya maka ebube nke ọmụmụ Kristi onye nzọpụta anyị. Eji ọñụ na-ekwusa ọbịbịa Ya n’akụkụ ụwa niile, n’ihina Ọ diị ndụ, soro Gị na-achị eze n’ịdịkọ n’otu nke Mmụọ Nsọ, site n’ụwatụwa niile. Amen.Ihe Ọgụgụ nke … Read more

Igbo Mass Readings for December 6 2021

MỌNDE IZU ỤKA NKE ABỤỌ N’ OGE OLILE ANYA ONYE NZỌPỤTA EKPERE MMEGHEDinwenụ, zọpụta anyị na njọ anyị ma mekwaa ka anyị zuo oke. Nụrụ ekpere anyị ma kwadokwaa anyị isoro n’emume iwereahụ nke Nwa Gị. Onye Gị na Ya dị ndụ, na-achị eze, n’ịdịkọ n’otu nke Mmụọ Nsọ, otu Chukwu, site n’ụwatụwa niile. Amen.lhe … Read more

Igbo Mass Readings for December 2 2021,Tọọzde Izuụka nke Mbụ n’oge Adventi

Igbo Mass Readings maka Tọọzde Izuụka nke Mbụ n'oge Adventi

Igbo Mass Readings for December 2 2021, Tọọzde Izuụka nke Mbụ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị Nke a bụ Igbo Mass Readings maka December 2 2021, Tọọzde Izuụka nke Mbụ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. EKPERE MMEGHE Nna, anyị chọrọ enyemaka Gị. Zọpụta anyị na njọ ma dubata anyị na ndụ. Werekwa ike Gị nyere … Read more

Igbo Mass Readings for November 29 2021, Mọnde Izuụka nke Mbụ n’oge Adventi

Igbo Mass Readings maka Mọnde Izuụka nke Mbụ n'oge Adventi

Igbo Mass Readings for November 29 2021, Mọnde Izuụka nke Mbụ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị Nke a bụ Igbo Mass Readings maka November 29 2021, Mọnde Izuụka nke Mbụ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. EKPERE MMEGHE Dinwenụ Chineke anyị, nyere anyị aka ịkwado maka ọbịbịa nke Jesu Nwa Gị. Mee ka Ọ hụ anyị … Read more

Igbo Mass Readings for December 24 2021, Fraịde Izuụka nke Anọ n’oge Adventi

December 24 n'oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị - Ụka ụtụtụ.

Igbo Mass Readings for December 24 2021, Fraịde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị – Ụka ụtụtụ. Nke a bụ Igbo Mass Readings maka December 24 2021, Fraịde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị – Ụka ụtụtụ. EKPERE MMEGHE Bia, Dinwenu Jesu, atufula oge, nye ndi nke Gi, ndi tukwasara obi … Read more

Igbo Mass Readings for December 23 2021, Tọọzde Izuụka nke Anọ n’oge Adventi

December 23 n'oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị

Igbo Mass Readings for December 23 2021, Tọọzde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. Nke a bụ Igbo Mass Readings maka December 23 2021, Tọọzde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. EKPERE MMEGHE Nna, anyi na-achighari uche n’omumu nke Nwa Gį. Amuru Ya site na Virgin Maria, O bia binyere anyi. … Read more

Igbo Mass Readings for December 22 2021, Wednezde Izuụka nke Anọ n’oge Adventi

December 22 n'oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị

Igbo Mass Readings for December 22 2021, Wednezde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. Nke a bụ Igbo Mass Readings maka December 22 2021, Wednezde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. EKPERE MMEGHE Chineke Nna anyi, I zitere Nwa Gi ka Q zoputa mmadu n’aka-ike nke onwu. Mee ka anyi bu … Read more

Igbo Mass Readings for December 21 2021, Tuezde Izuụka nke Anọ n’oge Adventi

December 21 n'oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị

Igbo Mass Readings for December 21 2021, Tuezde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. Nke a bụ Igbo Mass Readings maka December 21 2021, Tuezde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. EKPERE MMEGHE Dinwenu, nuru ekpere ndi nke Gi; Mee ka anyi bu ndi na-eme emume nke omumu nke Nwa Gi … Read more

Igbo Mass Readings for December 20 2021, Mọnde Izuụka nke Anọ n’oge Adventi

December 20 n'oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị

Igbo Mass Readings for December 20 2021, Mọnde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. Nke a bụ Igbo Mass Readings maka December 20 2021, Mọnde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị . EKPERE MMEGHE Chineke, Onye įhunaanya na ebere, nyere anyi aka isoroukpuru nke Nne anyi di aso n’idi nkwadebe ime … Read more

Igbo Mass Readings for December 18 2021, Satọde Izuụka nke Atọ n’Oge Adventi

December 18 n'oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị

Igbo Mass Readings for December 18 2021, Satọde Izuụka nke Atọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. Nke a bụ Igbo Mass Readings maka December 18 2021, Satọde Izuụka nke Atọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị . DECEMBER 18.EKPERE MMEGHEChineke ji ike nile, nye anyị ndụ ọhụrụ site na nnukwu oriri na-abịanụ nke Nwa Gị ma … Read more

Igbo Mass Readings for December 19, 2022, Mọnde Izuụka nke Anọ N’Oge Adventi

December 19 n'oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị

Igbo Mass Readings for December 19 2022, Mọnde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị. Nke a bụ Igbo Mass Readings maka December 19 2022, Mọnde Izuụka nke Anọ n’oge Olileanya Onye Nzọpụta anyị . EKPERE MMEGHE Nna, I na-egosi uwa ebube nke otito Gi n’obibia nke Kristi Nwa Gi, Onye a muru site … Read more

error: Content is protected !!
Open chat
1
Catholic Lectionary
Hello 👋
How can I help you?