Igbo Mass Readings for Wednesday of Fifth Week of Lent

WEDNESDAY: IZU UKA NKE ISE N’OGE AHUHU KRISTI. EKPERE MMEGHENna Onye ebere, nuru ekpere nke umų Gį loghara elogha, ndį ji ihunaanya na-akpoku Gi. Mee ka amamihe Gi na-abawanye n’ime anyi ma doo anyi nso. Site na Dinwenu anyi Jesu Kristi … Ihe Ogugu nke mbu. 3:14-20, 91-92,95Ihe Ogugu ewetara n’Akwukwo onye Amuma DanielEze Nebukadneza … Read more

Igbo Mass Readings for Tuesday of Fifth Week of Lent

TUESDAY: IZU UKA NKE ISE N’OGE AHUHU KRISTI. EKPERE MMEGHEDinwenu, nyere anyi aka idi na-eme uche Gi, ka Nzuko Gi na-eto ma kwudosikwaa ike n’ijere Gi ozi. Site na Dinwenu anyi Jesu Kristi …Ihe Ogugu nke mbu. 21:4-9Ihe ogugu ewetara n’Akwukwo OnuoguguNdi Izrel siri n’ugwu Hoo bilie ije, si n’uzo osimiri Mediterenia gaa Edom gburugburu. … Read more

Igbo Mass Readings for Wednesday of Fourth Week of Lent

WEDNESDAY: IZU UKA NKE ANO N’OGE AHUHU KRISTI. EKPERE MMEGHEDinwenu I na-eji iheoma akwughachi eziomume ma na-agbagharakwa onye njo loghara elogha. Biko mee ka mgbaghara Gi ruo anyj aka, okacha, oge ugbu a anyi na-ekwuputa mmehic anyi n’ihu Gi. Site na Dinwenu anyi Jesu Kristi … Ihe Ogugu nke mbu 49:8-15Ihe ogugu ewetara n’Akwukwo onye … Read more

error: Content is protected !!
Open chat
1
Catholic Lectionary
Hello 👋
How can I help you?