Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Marịa Dị Ngọzi Ezenwaanyị Naịjirịa

Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Marịa Dị Ngọzi Ezenwaanyị Naịjirịa

EKPERE NHUNYE Onyenweanyị, Nna nke ịhụnanya, anyị na-asọpụrụ ncheta Nne nke Nwa Gị. Biko mee  ka aja nke a anyị na-eketa oke n’ime ya, mee  ka anyị bụrụ onyinye dị ebighi ebi n’ihu Gị. Site na Kristi Dinwenụ anyị … EKPERE A NATACHAA ORIRI NSỌ Ka anyị rịọ arịrịọ Chetụ ntakịrị kpee ekpere n’ime obi. … Read more

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Marịa Dị Ngọzi Ezenwaanyị Naịjirịa

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Marịa Dị Ngọzi Ezenwaanyị Naịjirịa

UKWE MBATA       Ekele, Nne dị asọ, Nne mụrụ Eze na-achị eluigwe na ụwa ebighi ebi, ebighi ebi. EKPERE MMEGHE  Ka anyị rịọ arịrịọ Chetụ ntakịrị kpee ekpere n’ime obi. Chineke Nna anyị, onye okike nke ihe niile, e wepụ Naijirịa, na-arịọ n’Emume Ncheta ịgba afọ nke … nke obodo anyị, ka Ị nye anyị, udo … Read more

Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel

Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel

EKPERE NHUNYE Dinwenụ, site n’ije ozi nke ndị mmụọozi Gị, mee ka aja otito anyị bịaruo n’ihu ebube eze Gị. Anyị na-arịọ ka o kwesi na ị ga anara ya, ka ọ bụrụkwa ihe enyemaka maka nzọpụta anyị. Site … UKWE ORIRI NSỌ          Abụọma 138:1 E ji m obi m niile na-ekele Gị Onyenweanyị; n’ihu … Read more

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel

UKWE MBATA   Abụọma 103:20 Gọzienụ Onyenweanyị, ndị Mmụọma Ya niile, ụnụ ndị ike ịhụ na e dobere okwu Ya, ndị na-ege ntị n’Okwu Ya. EKPERE MMEGHE Chineke Nna anyị, Ị na-esi n’ụzọ dị ịtụnanya na-edozi ọrụ ndị mmụọozi na nke ndị mmadụ. Mee  ka ndị mmụọozi ahụ na-ejere Gị ozi mgbe niile n’eluigwe na-echekwaba ndụ … Read more

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Izu Nke Iri Abụọ na Isii N’oge Nkiti

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Izu Nke Iri Abụọ na Isii N’oge Nkiti

UKWE MBATA:  Dan 3:31, 29, 30, 43, 42 Onyenweanyị, Ị kpeela anyị ikpe ma nye anyị ntaramahụhụ zir ezi, n’ihina anyị emeela njọ megide gị. Anyị egeghị ntị n’iwu gị. Ma ugbu a, nye anyị nzọpụta nke tosiri ọrụ ebube niile Ị na-arụ. EKPERE MMEGHE: Ka anyị rịọ arịrịọ:      Chineke anyị, na nnukwu ebere na mgbaghara … Read more

Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Izu Nke Iri Abụọ na Isii N’oge Nkiti

Ekpere-Nhunye-Ukwe-Oriri-Nso-na-Ekpere-A-Natachaa-Oriri-Nso-maka-Izu-Nke-Iri-Abuo-na-Isii-Noge-Nkiti

EKPERE NHUNYE Chineke Onye ebere, nara onyinye anyị na-ebutere Gị. Biko mee ka o megheere anyị ụzọ ebe ngọzi Gị niile si abịara anyị. Site na Kristi Onyenweanyị. UKWE ORIRI NSỌ: Abuọma 118:49-50 Onyenweanyị, cheta okwu nke Ị gwara nwodibo gị, nke I mere ka m nwee ntụkwasịobi na ya, nke a bụ ihe na-enye … Read more

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Ụka Nke Iri Abụọ na Isii N’oge Nkiti

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Uka Nke Iri Abuo na Isii Noge Nkiti

Ukwe Mbata     Dan 31:29. 30. 43. 42 Onyenweanyị, ihe niile ahụ I meere anyị, I jiri ikpe  mkwụmọtọ mee anyị ha, n’ihi na anyị emeghiela Gị; bịakwa nupu isi n’iwu Gị. Ma bịa nye aha Gị otito, ka I mere anyị ebere dịka nnukwu ebere Gị si dị. Ekpere Mmeghe  Ka anyị rịọ arịrịọ (Maka … Read more

Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Ụka Nke Iri Abụọ na Isii N’oge Nkiti

Ekpere Nhunye Ukwe Oriri Nso na Ekpere A Natachaa Oriri Nso maka Uka Nke Iri Abuo na Isii Noge Nkiti

EKPERE NHUNYE Chineke Onye ebere, nara onyinye anyị na-ebutere Gị. Biko mee ka o megheere anyị ụzọ ebe ngọzi Gị niile sị abịara anyị. Site na Kristi Onyenweanyị. UKWE ORIRI NSỌ: Abụọma 118:49-50 Dinwenụ, cheta okwu ahụ Ị gwara nwodibo Gị; nke m ji biri na nchekwube; wee nweta ntasị obi n’ahụhụ na nsogbu m. … Read more

Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ maka Emume Ncheta Matiu Dị Asọ, Onye Apọstụl

Ekpere Nhunye Emume matiu di aso

EKPERE NHUNYE Dinwenụ, nara ekpere na onyinye anyị na-ehunyere Gị n’ụbọchị taa anyị na-eri oriri Matiu dị asọ. Gaa n’ihu na-eduzi anyị n’ịhụnanya Gị dịka I siri wulite okwukwe nke nzukọ Gị site n’okwukwe nke ndị ụmụazụ Gị. Anyị na-arịọ … UKWE ORIRI NSỌ:  Matiu 9:13 Abịaghị m ịkpọ ndị eziomume kama ndị omenjọ. EKPERE … Read more

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Emume Ncheta Matiu Dị Asọ, Onye Apọstụl

Emume Ncheta Matiu Di Aso Onye Apostul

UKWE MBATA:  Matt 28:19-20 Ya bụ gaanụ, meenụ ka mba niile bụrụ ndị na-eso ụzọ m, na-emenụ ha mmirichukwu. Kụzierenụ ha idobe ihe niile nke m nyere ụnụ n’iwu, ọ bụ Dinwenụ na-ekwu. EKPERE MMEGHE: Chineke onye ebere, Ị họrọla onye ọnaụtụ, Matiu dị asọ, ka oketa oke n’ugwu nke ndị ụmụazụ. Site na ntụzi … Read more

Ekpere Nhunye, Ukwe Oriri Nsọ na Ekpere A Natachaa Oriri Nsọ Nke Izu nke Iri Abụọ na Ise n’Oge Nkiti

Ekpere Nhunye

EKPERE NHUNYE Onyenweanyị, anyị na-arịọ Gị, were obiọma meek a onyinye nke a, anyị bụ ndi nke Gị na-ehunyere Gị masị Gị. Ka ihe anyị ji okwukwe na ịhụnanya ebutere Gị ghọọrọ anyị ihe ọgbụgba ndụ nke eluigwe. Site na Kristi Onyenweanyị. UKWE ORIRI NSỌ: Abuọma 118:4 I meela ka anyị mata iwu gị, ka … Read more

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Izu nke Iri Abụọ na Ise n’Oge Nkiti

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Izu nke Iri Abuo na Ise n'OgeNkiti

UKWE MBATA: A bụ m onye nzọpụta nke ụwa niile, ọ bụ Dinwenụ  na-ekwu. Na nsogbu ha niile, aga m anụ mkpu akwa ha, aga m a bụ Dinwenụ ha ebeebe. EKPERE MMEGHE: Ka anyị rịọ arịrịọ: Chineke Nna anyị, I dowere ihe niile I kere eke n’usoro iwu Gị dị nsọ; bịakwa dowe iwu ịhụ … Read more

error: Alert: Content is protected !!