Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel

Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel
Ukwe Mbata na Ekpere Mmeghe maka Emume Maịkel, Gebrel na Rafel

UKWE MBATA   Abụọma 103:20

Gọzienụ Onyenweanyị, ndị Mmụọma Ya niile, ụnụ ndị ike ịhụ na e dobere okwu Ya, ndị na-ege ntị n’Okwu Ya.

EKPERE MMEGHE

Chineke Nna anyị, Ị na-esi n’ụzọ dị ịtụnanya na-edozi ọrụ ndị mmụọozi na nke ndị mmadụ.

Mee  ka ndị mmụọozi ahụ na-ejere Gị ozi mgbe niile n’eluigwe na-echekwaba ndụ anyị n’ajọ ihe niile n’elu ụwaa. Site na Dinwenụ anyị Jesu Kristi …

error: Alert: Content is protected !!