Igbo Mass Readings for First Sunday of Advent

ỤKA NKE MBỤ N’OGE OLILE ANYA ONYE NZỌPỤTA – Afọ Nke Abụọ IHE ỌGỤGỤ NKE MBỤ – 63:16-17,19, 64:2-7Ihe ọgụgụ e wetara n’Akwụkwọ Onye Amụma AịzayaIsi Okwu: Tiwapụ eluigwe gbadata.Onyenwanyị, Ị bu Nna anyị. Onye Nzọputa Anyị bụ aha ochie Gị. Onyenweanyị, gịnị kpatara I jiri hapụ ka anyị na-agahieri, na-ahapụkwa ụzọ Gị? Gịnịkpatara I … Read more

Igbo Mass Readings December 13 2020, Izu Ụka nke Atọ Oge Adventi

Igbo Mass Readings December 13 2020, Izu Ụka nke Atọ n’Oge Olileanya Onye Nzọpụta Anyị. IHE ỌGỤGỤ NKE MBỤ      61:1-2, 10-11. Ihe ọgụgụ e wetara n’Akwụkwọ onye Amụma Aịzaya. Isi Okwu: “Ana m awụli elu n’ọñụ n’ime Onyenweanyị.” E nyela m mmụọ nke Onyenweanyị, n’ihi na Onyenweanyị eteela m ude. O zipụla m ka m … Read more

error: Content is protected !!
Open chat
1
Catholic Lectionary
Hello 👋
How can I help you?