Ihe nke Kpakpando [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ihe nke Kpakpando‘ is one of the popular Igbo Marian hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ihe nke Kpakpando Lyrics
s,/d:-:s,/l,:s:f/m:s:s/r:-:d/m:s:s/f:-:s/m:-:-/-:-:(DC)
s/l:s:d/m:s:s/f:l:l/m:s:d /f:r:d/m:s:s/f:-:s/m:-:-//
Chorus: Ihe nke kpakpando,
O Nne nsọ nke Chukwu,
Nwanyị na-arụghị arụ
Ọnụ-ụzọ nke eluigwe.
1. Ụbọchị I kwenyere,
Okwu mmụọozi Chukwu,
Ị kpatara n’ụwa,
Ngọziga nke ndokwa.
2. Kpopụrụ anyị ọgba,
Were íhé nye ndị isi,
Wepụ njọ dịịrị anyị,
Rịọwara anyị Jesu.
3. Gosi na Ị bụ Nne anyị,
Nara ekpere nke anyị,
Chere n’ihu Jesu, Nwa Gị,
Chukwu nke anyị.
4. Nwanyị, na-enweghị ube,
Kachasị n’obi nwayọọ,
Kuziere obi anyị
ka o were so Jesu.
5. Ka anyị were gaa n’ihu,
Wehuka ihe dị egwu,
Na anyị ga-ahụ Jesu
N’añụrị nke Chukwu.
6. Ka anyị were ka olu,
Ka e towe Dinwenụ
Otito dịrị Nna,
Na Nwa na Mmụọ Nsọ Amen.
Other Igbo Marian Hymns
- Obi nsọ Marịa kasị ịfụnanya
- Anyị na-ekene gị Virgin Maria
- Ekele Marịa
- Ezenwanyị Virgin Marịa
- Joseph di Marịa na Onye nche Jesu
- Kelenụ Marịa n’ihina ọ na-enye ezi ihe
- Marịa Ezenwanyị nke May
- Mary Nne anyị Mary eh
- Ñụrịba Ezenwanyị nke eluigwe
- Ñụrịba Marịa n’eluigwe
- Ekele nne Dinwenụ anyị
- Ihe añụrị n’elu ụwa nke a
- Ihe nke Kpakpando
- Marịa ka I cheta anyị n’ikpere ohimiri
- Marịa echekwube m n’inye aka nke Gị
- O Marịa na-enweghị njọ
- Chetakene O Marịa
- Ekene nne Anyị
- O Marịa Nne nke Jesu
- Ada nke Nna
- Nne Dinwenụ anyị
- O kpakpando nke Igwe
- Ezigbo di Marịa
- Ezi Nne nke Chukwu
- Ezigbo Nne nke Dinwenụ anyị
- Nyelụ m aka O Marịa
- Otito ebebe dịrị Nne Anyị