Ihe Obiọma biko Dube m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ihe Obiọma biko Dube m‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ihe Obiọma biko Dube m Lyrics

Chorus: Ihe obiọma biko dube mo.

1. Na nsogbu gbara m gburugburu.

2. Abalị gbar’ọchịchịrị ma be mụ tere aka.

3. Duzib’ụkwụ mo, Anaghị m arịọ ka mụ hụ ihe ter’aka; otu nzọ ụkwụ zuoro m biko.

4. Arịọbeghị mụ m bụ otu asị gị.

5. Ana m agabu ebe masịrị m ma n’ugbua ana m’arịọsi o.

6. Ụbọchị chara baa bụ ihe na-asọ mụ n’agbanyeghị njọ n’aga ekpuchie uche m biko echetana mmehie m ndị gar’aga, Biko ana m’arịọsị o

7. Eb’ọbụ na ike gị agọziela mụ, Ama m n’ịkag’edu m, biko.

8. Ka n’ọhịa, ka n’ude; ka n’ugwu Ka na mmiri na-achị wam wam ruo n’abalịgafega.

9. Ruo n’ihu ọchị ndị mmụọozi gị M hụrụ n’anya akpọ mụ n’ụtụtụ.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns