Isi Ala na Ikpere Ala ~ Tantum Ergo in Igbo [Benediction Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Isi Ala na Ikpere Ala‘ is one of the popular Igbo Catholic Benediction hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Benediction hymns. You will find below the lyrics of this hymn.
Isi Ala na Ikpere Ala Lyrics
1. Isi ala na ikpere ala
Ka anyị na-etiri Sakramenti Ukwu
Ma na emume nke dị ọhụrụ
nọchiri anya Aja nke ochie.
Okwukwe na-enye ihe nke ntị na anya,
Enweghị ike inye.
2. Otito na ngoli dịrị Nna na Nwa
Ngọzi, ndụ, ike na ebube dịazili Ha;
Otito dị elu dịkwuazili Ya,
Onye si na Nna na Nwa pụta. Amen.