Jesike bịa soro Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jesike bịa soro Chukwu‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jesike bịa soro Chukwu Lyrics

1. Jesie ike bịa soro Chukwu,

Biko bịa soro Nna-anyị n’ihi

n’oge n’agafe, mgbe ụzọ

n’agaghị adịrị ndị ikpeazụ.

Chorus:

Ọ bụ onye nzuzu, Onye n’amaghị ihe

Onye ike gwụrụ, onye bụkwa nwa nke ekwensu

na-atasị onwe ya obi sị Chukwu adịghị Chukwu onye okike,

Chukwu isi nke ndụ chukwu bụkwa ụgwọ nke ndụ anyị,

mee ngwangwa soro Chukwu, n’ihina oge nagafe

mgbe ụzọ n’agaghị adịrị ndị ikpe azụ.

2. Nee anya n’akụkụ nile, nee anya n’ụzọ nile,

Ị ga-ahụ ndị ike gwụrụ, ndị n’achọghị isoro Chukwu,

ndị ikpe azụ.

3. Nye aka n’ịlụ olu Chukwu,

anana oge gị n’iyi,

n’ihina oge n’agafe mgbe ụzọ n’agaghị adịrị ndị ikpe-azụ.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024