Jesu Kristi Isi Dị Asọ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jesu Kristi Isi Dị Asọ‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jesu Kristi Isi Dị Asọ Lyrics (Key G34)

d:l:t/s,:–/f:f:m/m:-

Chorus:

Jesu Kristi isi dị asọ,

Anyị bịara ịchụ aja

Aja nke Ahụ na ọbara Gị

Nke Ị chụrụ n’elu obe.

1. Sọ Chukwu k’ana-chụrụ Aja,

Sọ ya kere mmadụ

Sọ ya bụ eze nke ihe nile

Sọ ya bụ Dinwenụ.

2. Chukwu Mmụọ Nsọ gbadata

Bịa n’ime obi anyị

K’anyị wee nụ okwu Chukwu

Ka anyị hụ ya n’anya.

3. O Jesu Onye Nzọpụta

Onye isi nke Nzukọ

Rịọtara anyị mgbaghara njọ

Na ngọzi nke Chukwu.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024