K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu Lyrics

Enwere m añụrị oge m nụrụ ka ha na-ekwu sị

k’anyị jee n’ụlọ Chukwu,

 n’ụlọ Chineke Nna mo, n’ụlọ Chukwu,

(ọdị m’ụtọ, ọdi m’ ụtọ k’anyị jee n’ụlọ Chineke mo n’ụlọ Chukwu. Alto).

1. E nwere m añụrị oge m nụrụ ka ha n’ekwu sị

k’anyị jeenụ n’ụlọ Chukwu,

Ngị bụ Jerusalem anyị kwụzi,

n’ọn’ụzọ ama gị.

2. Ewuru Jerusalem, dịka oke obodo kwụsiri ike,

dịka oke obodo kwụsiri ike,

ebe ahụ ka mba nile n’aga,

mba nile nke Dinwenụ.

Refrain: K’anyị jee n’ụlọ Chukwu (3ice).

3. N’ihi ịhụnanya nke ụmụ nnem Ref:

Na ndị enyi mo, ana m ekwu sị Ref:

Udo, udo, udo dịrị gị. Ref:

N’ihi ịhụnanya m nwere maka ụlọ nke Dinwenụ Ref:

Aga m arịọ maka ọdị mma gị. Ref:

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024