K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike Lyrics

m:s:s/r:s:-/m:m:r/d:d:-m:m:m/d:r:-/m:m:-

Chorus:

K’anyị jee too Chukwu ony’okike

K’anyị jee too Chukwu.

s/s:s:s/m:f:r/m:m:r/d:d

1. Ihe nile ekereke runata isi

2. K’anyị zukọ jee n’altar Chineke

3. Ọ bụ ya bụ ndụ ihe nile dị ndụ

4. Ọ bụ ya n’enye anyị ndụ nke gratịa

5. Ya k’anehunyere Aja Missa dị asọ

6. Otito dịrị Gị Chukwu ony’okike

7. Otito dịrị Gị onye mgbapụt’anyị

8. Otito dịrị gị Mmụọ nk’ịhụnanya.

9. Kịta n’ekpo nile ruo mgb’ebighị ebi.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024