K’anyị nile Zukọọ tata [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘K’anyị nile Zukọọ tata‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
K’anyị nile Zukọọ tata Lyrics
: d / d :-:m/m:-:s/s:-:s/m:-
:s/s:f:m/r:-:m/f:m:r/m:-
:d / d :-:m/m:-:s/s:-:s/m:-
:s/s:f:m/r:m:r/d:-:-//
Chorus:
K’anyị nile zukọọ tata,
Jee nọnyere Jesu Kristi
Bụ osisi Vaịn nke n’enye ndụ
n’obi ndị kwerenụ.
d:r:m/f:-:-/l:s:f/m:-:-/sf:m/r:-:-
/r:m:f/s:-:-/d,:r:m/f:-:-/l:s:f/m:-:-
/s:f:m/r:-:-/r:m:f/s:-:-.
1. Jesu Krsiti bụ okwu Chukwu
Achịcha si n’eligwe bịa
N’aja Missa nke Ọ na-ekesa
Ndụ Gratịa nke si n’obe.
2. Ma kedụ onye nwere ike ị bịa
Nata ngọzi n’ihu Chukwu
Ọ bụ onye dị umeala,
Onye nwere obi ọcha.
3. O Chukwu Nna lee ụmụ Gị
Ndị bịara ịchọ otito Gị
Meghee ntị ha n’oziọma Gị
Gbaghara ha mmehie nile.
Other Igbo Entrance Hymns
- Ana m Arịọ Onye Kere Mụ
- Anyị Abịawo Chineke
- Anyị ga-eje N’iru Jesu
- Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele
- Anyị Etobe Gị
- Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị
- Anyị g’eje n’ihu Chukwu
- Anyị abatago n’ụlọ Chineke
- Anyị abịawo Nna n’ihu Gị
- Bịanụ Bịanụ Ụmụ Chineke
- Bịa Chineke doo biko bịa zanụ nwa Gị
- Bịanụ kelee Eze nke Igwe
- Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ
- Bilienụ Kwebenụ Ukwe Añụrị
- Bịa Mmụọ Nsọ
- Bịanụ K’anyị Kele Chukwu
- Bịanụ K’anyị Kelee Chineke Nna
- Bịanụ K’anyị Kelee Chukwu
- Bịanụ Ndị Enyi M Niile
- Bịa Onyenwe M
- Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke
- Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya
- Batawanụ N’oge Ahụ Erugo
- Chineke nke Eligwe
- Chineke Nna, Anyị Abịa Tata
- Chetanụ Chineke
- Chukwu Leemụ na be Gị
- Chukwu nwe Uwa
- Dinwenụ anyị bụ Eze
- Eze Igwe Chukwu meghere anyị ụzọ nk’igwe
- Gị bụ Chukwu, Gị kere Mmadụ nile
- Hosanna dịrị Onyenwe m
- Jesike bịa soro Chukwu
- Jesu Kristi Isi Dị Asọ
- Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ
- Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị
- K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike
- K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu
- K’anyị nye Chukwu Otito
- K’anyị nile Zukọọ tata
- Lee m Chineke
- Lee m lee m Dinwenụ
- Lee Nnukwu Ụkọchukwu
- Mmadụ nile ndị bi N’ụwa
- Ñụrịbanụ Ọñụ K’anyị Goribenụ
- Ngọzi dịrị Chineke
- Nyenụ Chukwu Otito
- Ndị Bịara Ụka Ga-anata Ngọzi
- Ndị otu Chukwu nile
- O Chukwu Chedo anyị
- Onye Mmehie Kulie
- Onye bụ Eze nke Ebube
- Oge Erugo
- O Onyenwe m Ị dị mma dịkwa Mgbaghara
- Sọ Gị kam ga-eso
- Tobenụ Chineke
- Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya
- Ụmụ nke Chukwu, Bịanụ k’anyị kelee