Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship composed by Joe Onyekwere. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ Lyrics (Key G24)

1. Kulie k’anyị kelee Dinwenụ

Kulie k’anyị kelee Chineke

Kulie k’anyị kelee onye ker’ụwa

nile n’ihi na ọrụgo m ọrụ ebube dị iche,

Soro m kpọ isi ala nye Ya.

Chorus:

(Ụmụ Chineke) kulie k’anyị kelee (kulie k’anyị kelee Ya)

Kulie k’anyị kelee Chineke (kulie k’anyị kelee Ya)

Kulie k’anyị kelee onye ker’ụwa nile

n’ihi na ọrụgoro m ọrụ ebube dị iche

soro m kpọ isi ala nye Ya.

2. Lee k’osi emere m ihe nile dị ich’iche,

O nyere m ahụ ike

O nyere m akụn’ụba

Ọ nụrụ ayịyọ m n’ayọ kemgbe.

Soro m kpọ nye isi ala nye ya.

3. Mkpụ’obi mo n’ekele Dinwenụ

maka n’ọnụgo ayịyọ nke m n’ayọ,

Ewo! Ọ nụgo akwa m

Ọ nụgo olu m

Ọ nụgo akwa m wee zọpụta m n’ọnwụnwa nke ajọ mmụọ

soro m kpọ isi ala nye ya.

4. Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ

etu ọdị n’izizi kịta n’ekpo nile welue mgbe ebigh’ebi…Amen.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024