Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị Lyrics

m/s:-:m:s/s:s:m:s/s:s:m:f/r:-:-

m/m:s:m:f/f:-:r:m/m:-:d:r/t, etc

Chorus:

Kulienụ k’anyị jeenụ nye chukwu ekel’anyị,

Otito na ike n’ọchịchị dịrị ya,

otito dịrị Chukwu k’anyị n’eto ya.

1. Chineke anyị abịa n’ihu ebube Gị,

Anyị esekpuere Gị, anyị ekele.

2. Chukwu bịara n’ụwa k’ọgbapụta anyị,

Amụrụ anyị k’ụmụ Chukwu.

3. Christ bụ Eze nk’ụwa nile,

Christi n’achị Eze n’eligwe.

4. Ndị ọma nke Chukwu kwe n’ukwe ọñụ,

Sekpuenụ n’etonụ Chukwu.

5. Nee anya n’eligwe k’ịhụ ebube Ya,

Debenụ iwu Ya mgbe nile.

6. Tobenụ Chukwu kwe Hosanna,

Kwezuenụ n’eto nụ Chukwu.

7. Anyanwụ n’ekw’ ukwe n’ekele Gị,

Ọnwa n’ụmụ kpakpando n’ekele.

8. Eligwe n’ekwukwe n’ekele Gị,

Ndị mmadụ nile n’ezukọ.

9. Ya nwe mba nile na ndị eze nile,

Chukwu nọ na nzizo anyị ekele.

10. Ya nwa ker’ụnụ Ya zọrụnụ,

Ya sị ụnụ n’efe Ya n’ụwa.

11. Tonụ Nna to Nwa,

Ya na Mmụọ Nsọ kwenụ Amen. Alleluia.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024