Lee m lee m Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Lee m lee m Dinwenụ‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Lee m lee m Dinwenụ Lyrics

s:l:s/-:s.l:s/m:-.r:-/r:-:-/m:-.d:d/r:d:t,/d:-:-:-//

Chorus:

Lee m, lee m Dinwenụ

Abịara m im’uche Gị.

1. Echere m echere m Dinwenụ

O were hulata ala n’ebe m nọ nụ mkpu akwa m

O tinyere ukwe ọhụrụ n’ọnụ m,

otito nke Chukwu anyị.

2. Ị naghị arịọ aja m’ọbụ ihe nhunye,

kama ntị ghoghe

Ị naghị arịọ aja nsuľọkụ n’ihe nchụaja,

kama lee m.

3. N’ime akwụkwọ edere na m tosịrị im’iwu Gị

Chineke mo- iwu gị n’atọ m’ụtọ,

n’ime im’obi mo.

5. Ekwupụtago m ikpe nkwụmọtọ gị

n’ihu nnukwu ọgbakọ ha

Onweghị mgbe m mechiri ọnụ m,

Ị ma nke a O Dinwenụ.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024