Lee Nnukwu Ụkọchukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Lee Nnukwu Ụkọchukwu‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship composed by Msgr. Ezendụka. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Lee Nnukwu Ụkọchukwu Lyrics (Key Bb4/4)

m:s,:d.d:d/m,.s,:s:-:-//

Chorus:

Lee Nnukwu Ụkọchukwu,

Lee Nnukwu Ụkọchukwu,

Lee Nnukwu Ụkọchukwu, onye mere ihe na-asọ Chineke mgbe Ọ na-achị

Onye mere ihe na-asọ Chineke,

Onye mere ihe na-asọ Chineke mgbe Ọ na-achị.

1. Ahụghị onye dịka ya n’idebe iwu nke Onye kasị elu.(2x)

2. Onyenweanyị were ihi ya ñụa iyi,

Mee ka ugwu ya dị ebighị ebi n’etiti ndị nke ya.

3. Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ,

Kịta n’ụwa ebighị ebi.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024