The Luminous Mysteries of the Rosary in Igbo [Full List]

Here are the Luminous Mysteries of the Rosary in Igbo. The Rosary prayer is recommended to be said daily by every Catholic faithful.

NOTE: The Glorious Mysteries are said on Thursdays.

IHE OMIMI NKE IHE

1. E MEE JESU MMIRICHUKWU.

Ka Jọn mechara Jesu mmiri Chukwu, olu si n’eluigwe kwuo sị nke a bụ nwa M mụ  hụrụ n’anya onye ihe ya na-amasị M.

2. JESU MERE MMIRI KA ỌGHỌỌ MMANYA

Ka mmanya gwụrụ n’oriri agbamakwụkwọ na Cana, Jesu mere mmiri ka ọghọọ mmanya. Site na ya ụmụazụ ya wee kwenye na ya.

3. JESU EKWUSAA OZIỌMA

Jesu mmalitere ọrụ nke nzọpụta na ikwusa oziọma nke alaeze Chineke na maka nchegharị nke ndị njọ.

4. JESU GBANWERE N’ELU UGWU.

Jesu na ụmụazụ ya atọ gara n’elu ugwu, ka ha nọ na-ekpe ekpere, ihu ya gbanwere n’ebube, uwe ya n’egbuke egbuke.

5. JESU EDOO EUCHARỊSTỊA DỊ ASỌ

Ka Jesu na ụmụazụ ya nọ na-eri nri ikpeazụ, Jesu doro Eucharịstịa dị asọ site n’igbanwe achịcha na mmanya ka ha bụrụ Ahụ na Ọbara ya.

Other Mysteries of the Holy Rosary in Igbo

Categorized in:

Catholic Prayers,