Ndị otu Chukwu nile [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ndị otu Chukwu nile‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ndị otu Chukwu nile Lyrics

1. Ndị otu Chukwu nile

Welu ezigbo obi kwe

Ch: Otito dịlị Chineke ugbu a,

na ebighịebi.

2. Isi n’ụlọ pụta,

Kele Chukwu kwue sị

3. I tinye aka n’ọrụ

Saa ọnụ kele Chukwu

4. N’ọya ncha, n’afụfụ,

Welite anya n’enu.

5. N’oriri n’añụlị,

K’ukwe Ị dịrịrị

6. M’oge nke ọnwụ gị rue

Sị, atụzila uche.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024