Nna Anyị nọ na Eligwe [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Nna Anyị nọ na Eligwe‘ is one of the popular Igbo Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Holy Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Nna Anyị nọ na Eligwe Lyrics
s:s:m/f.f:-.rs/-:-:m/m.m:-.m:m/
-:-:m/f.f:-.r:r/-:-:m/m:-.m:m//
1. Nna anyị nọ n’eligwe — Ka aha gị dị nsọ (3x)
2. K-otito dịrị aha gị — Ka aha gị dị nsọ (3x)
3. K’ọchịchị gị bịa — Ka aha gị dị nsọ (3x)
4. K’eme uche gị n’ụwa — Ka aha gị dị nsọ (3x)
5. Dịka esi eme ya n’igwe — Ka aha gị dị nsọ (3x)
6. Nye anyị tata nri ụbọsị anyị — Ka aha gị dị nsọ (3x)
7. Gbaghara anyị mmehie anyị — Ka aha gị dị nsọ (3x)
8. Dịka anyị sị gbaghara — Ka aha gị dị nsọ (3x)
9. Ndị nile mehiere anyị — Ka aha gị dị nsọ (3x)
10. Ekwela k’anyị kwenye n’nra nye — Ka aha gị dị nsọ (3x)
11. Ma zọpụta anyị n’ajọ ihe — Ka aha gị dị nsọ (3x)
12. Amen Amen Amen — Ka aha gị dị nsọ (3x)
Other Catholic Igbo Common of the Mass Hymns
- Onyenweanyị mee Ebere
- Onyenwanyị mee Ebere
- Onyenweanyị mee Ebere
- Onyenweanyị biko mee Ebere
- Onyenwe m Chineke mee Ebere
- Otito dịrị Chineke na elu kasị elu
- Otito dịrị Chineke
- Ekwe m n’otu Chineke
- Ekwem na Otu Chineke
- Nsọ Nsọ Nsọ
- Nna Anyị nọ na Eligwe
- Nna Anyị nọ n’eluigwe
- Nna Anyị nọ na Eligwe
- Nwatụrụ nke Chukwu
- Nwatụrụ nke Chineke
- Nwatụrụ Chukwu
- Nwatụrụ Chineke Nwatụrụ Chukwu