Nna Anyị nọ na Eligwe [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nna Anyị nọ na Eligwe‘ is one of the popular Igbo Catholic hymns composed by Peace Val Ihim which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Holy Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nna Anyị nọ na Eligwe Lyrics

s:m’:r’/d’:-:s/m:f:s/l:-:-//

Nna Anyị nọ N’eligwe,

ka otito dịrị aha Gị.

ka ọchịchị Ị bịa

ka e mee uche Gị n’ụwa

ka e si eme ya n’eligwe.

Nye anyị tata nri nke ụbọchị anyị

gbaghara anyị mmehie anyị ga

dịka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị.

Ekwela ka anyị kwenye na nlanye

Ma zọpụta anyị n’ajọ ihe.

Other Catholic Igbo Common of the Mass Hymns

Other Catholic Hymns

Categorized in:

Catholic Hymns, Igbo Hymns,