Nne Dinwenụ anyị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Nne Dinwenụ anyị‘ is one of the popular Igbo Marian hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Nne Dinwenụ anyị Lyrics
Chorus: Nne Dinwenụ anyị, Ọ bụ n’aka gị
K’anyị tinyere ihe nile
Ị bụ nchekwube ndị Kristian nile
N’ime afụfụ nk’ụwa.
1. N’aka nke Ị ka Dinwenụ anyị,
N’oge Ọ nwụlụ n’elu obe
Tupu okubee, wel’anyị ranye
Mgb’okwulu, sị: nedu ụmụ gị
2. Wel’afọ-ọma bugalụ Jesu
Ayịyọ n’ukwu ndị nke gị,
Ililo fa, n’omume nile,
n’ife mwute mkpụl’obi fa.
3. N’aka nke gị k’anyị na-atụnye
Ụbọchị nile nke ndụ nke anyị,
Ma nke tata, nke n’oge ọnwụ
Mgb’anyị ga-esi n’ụwa niri.
4. Chedokene ịdị-ọcha nk’anyị,
k’anyị ghalụ imelụ ya:
werụk’ife b’ife ilu’inyi,
k’anyị wee fụ Chukwu anya.
5. Nalụ tata ekene nk’anyị,
Mak’inye-aka I nyel’anyị.
Ezigbo Nne, na ndụ anyị nile,
k’anyị wee lue ndụ ebebe
k’anyị wee fụ Chukwu anya.
Other Igbo Marian Hymns
- Obi nsọ Marịa kasị ịfụnanya
- Anyị na-ekene gị Virgin Maria
- Ekele Marịa
- Ezenwanyị Virgin Marịa
- Joseph di Marịa na Onye nche Jesu
- Kelenụ Marịa n’ihina ọ na-enye ezi ihe
- Marịa Ezenwanyị nke May
- Mary Nne anyị Mary eh
- Ñụrịba Ezenwanyị nke eluigwe
- Ñụrịba Marịa n’eluigwe
- Ekele nne Dinwenụ anyị
- Ihe añụrị n’elu ụwa nke a
- Ihe nke Kpakpando
- Marịa ka I cheta anyị n’ikpere ohimiri
- Marịa echekwube m n’inye aka nke Gị
- O Marịa na-enweghị njọ
- Chetakene O Marịa
- Ekene nne Anyị
- O Marịa Nne nke Jesu
- Ada nke Nna
- Nne Dinwenụ anyị
- O kpakpando nke Igwe
- Ezigbo di Marịa
- Ezi Nne nke Chukwu
- Ezigbo Nne nke Dinwenụ anyị
- Nyelụ m aka O Marịa
- Otito ebebe dịrị Nne Anyị