Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ‘ is one of the popular Igbo Advent hymns or Igbo Christmas hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ñụrịbanụ ka Anyị Goribenụ Lyrics

Chorus: Ñụrịbanụ k’anyị goribenụ ñụrịbanụ na Kristi Dinwenụ Eze amụrụ ọhụrụ onye nzọpụta ụwa nile abịago.

1. Ụwa nile tibenụ mkpu ọñụ kwebenụ ukwe otito n’ihi n’ụwa enwego onye nzọpụta.

2. N’ụlọ anụ na Bethlehem k’amụrụ Jesu eze ụwa nile ngọzi pụrụ iche adịgoro Vejin Marịa bụ Nne Onye Nzọpụta.

3. Ndị eze ịtọ siri n’ọwụwa anyanwụ jee ebe amụrụ ya. Ha nyere ya onyinye ọlaedo, Frankincence na myrrh onyinye a na-enye ndịeze.

4. K’anyị soronụ ndị mmụọma nye Chineke ekele otito dịrị Chineke n’elu kacha elu.

Other Igbo Advent/Christmas Hymns

Other Catholic Hymns