Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo‘ is one of the popular Igbo Catholic Easter hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ñụrịbanụ ọñụ Kristi Ebilitewo Lyrics

Chorus: Ñụrịbanụ ọñụ, (ñụrịanụ ọñụ) ñụrịbanụ ọñụ. (ñụrịanụ ọñụ) ñụrịbanụ ọñụ ñụrịbanụ ọñụ n’Onyenweanyị makana Kristi, Onye Nzọpụta ebilitewo, (ebitilewo), K’anyị goribenụ, K’anyị ñụrịbanụ na Kristi achibago.

1. Mary ñụrịba (Mary ñụrịba) ñụrịba, goribe Ezenwanyị nke eligwe, Alleluia, n’ihina ahụhụ Nwa gị agwụwo.

2. Ụwa nile tibenụ mkpu ọñụ, tibenụ mkpu ọñụ, were – n’ukwe tobe Chineke, kwebenụ alleluia.

3. N’eligwe ndị Mmụọ-ọma n’añụrị ha ji ukwe n’eto Chukwu, K’anyị soro, k’anyị soronụ ha, kwebe alleluia.

4. Alleluia n’el’uwa, alleluia n’eluigwe, alleluia a alleluia a alleluia tobenụ Chukwu.

5. Otito dịrị gị, Otito dịrị Chineke dịrị otu Nwa gị (dịrị nwa Gị) dịrị Mmụọ Nsọ mgbe nile, dịrị Mmụọ-Nsọ rue ebighịebi. Biko bịa soro m ñụrịa, ñụrịa ñụrịa ñụrịanụ, ụwa nile kwebenụ Alleluia.

Other Igbo Easter Hymns

Other Catholic Hymns