O Onyenwe m Ị dị mma Dịkwa Mgbaghara [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘O Onyenwe m Ị dị mma Dịkwa Mgbaghara‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

O Onyenwe m Ị dị mma Dịkwa Mgbaghara Lyrics (Key Ab)

94. Ị DỊ MMA, ONYE NWE M Key Ab

s:m.m/r:-/f:m.s/f:-.d/d:d.t,/d:-//

Refrain: O Onyenwe m Ị dị mma, dịkwa mgbaghara.

1. O Onyenwe m Ị dị mma dịkwa mgbaghara;

ju n’ịhụnanya na ndị n’akpọku Gị.

Gee ntị n’ekpere m onyenwe m,

Tọọ ntị n’olu arịrịọ m.

2. Mba nile g’ab’isekpuru Gị,

wee n’eto aha Gị O onyenwe m

n’ihi n’ịdị elu n’arụ ọrụ dị’tụnaya,

Ngị onye nanị Gị bụ Chineke.

3. Ngị Chinek’ebere na obiọma

Nwayo n’iwe O onyenwem,

I jupụtara n’ịhụnaya na eziokwu

tụgharịanụ meere m ebere.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024